Skip to content
Lyric
Dive
Public playlists
My playlists
Search
Sign in
Onyeoma Nmadu Eji Egbuya
Oriental Brothers International Band
Popularity · Low
+
Original
0
0
YouTube
Searching YouTube...
Lyrics
Original
Translation
Bilingual
Guzo rị, cherẹẹ rị
Na-ma ntị m ụakọtụrụ gị akụkọ chei Ụwa
Onye ọma mmanụ eji egbu ya
Onye ọma mmanụ eji egbu ya oh
Ịrị kpa ole ji agwọnụ ọrịa ọ, ma anyị werẹ obi nwanne
Ịrọnyịndị nwa mama, olee ihịe Ị vụ nhụịrọọọ
Ụmụnne merẹ ọdọ
Olee ihịe v ụ esẹmọkwụ
Olee ihịe v ụ agbam akwụkwọ
Olee ihịe ekwọ ha anwụnụ
Onye ụgwụ hị jịrị bịa
Gwa ha onye mụrụ hị nị
Zhị ha onye wụ nna ha
Gwa hụ kpa eji emẹ nụ
Nne m ụ shị adụdụ pa hụ
Weị... adụdụ v ụ ye
Ọdọ e! Adụdụ pa ya
Ụgwụanya, adụdụ pa ya
Mmanụ, adụdụ ya
Ụba e! Ụgelẹ m
Kụ'jee kụ'jee, kụ'jee, Kụ'jee, Ụgelẹ m
Chei ọ! Ụgelẹ m
Chei ọ! Ụgelẹ m
Nwa ụfe ịnye nna e,a ma mmanụ egbuọla ya ọ
Ịrị kpa ole ji agwọ ọrịa ọ,ma anyị werẹ obi nwanne jụọ ajụjụ ọbọdọ
Ụgwụanya nwa mama m ee, ịrị kpa ole
Guzo rị cherẹẹ rị
Na-ma Ntị m ụakọtụrụ gị akụkọ 'Satch
Kabaka nwa mamam, gị chemna ntị gị egẹta ọlụ m ọ!
Ụmụnne merẹ ọdọ
Ole ịhe wụ esẹmọkwụ
Olee ihịe ihe wụ agbam akụkwụkwọ
Olee ihịe ihe v ụ ọnwụ
Onye ụgwụ hị jịrị bịa
Gwa ha onye wụ nna ha
Gwa ha onye mụrụ hị nị
Gwa ha onye wụ nne ha
Alarịbeole nwa mama, ole ihe v ụ nhụịrọ
Nnamdị nwa mama, olee ihịe nụ ihe v ụ nhụịrọ
'Ịbeole nwa mama, leyị,olee ihịe nụ ihe v ụ nhụịrọ
Onye wụ nwa nzẹ leẹ
Onye wụ nwa nzẹ leẹ
Ụgọagwụ nwa mama
Nwa akpụda nwa mama ọ
Alụmaẹnwerẹ nwa mama
Chei, fụtanụ... olee ihịe ihe v ụ nhụịrọ e
Olee ihịe ihe v ụ nhụịrọ
Mgbeahụrụịke nwa mama leẹ olee ihịe ihe v ụ nhụịrọ ọ
Ezẹwụịrọ nwa mama leeyị ọ,olee ihịe nụ ihe v ụ nhụịrọ
Ị na-ma ntị m ụakaara gị
Gị chema ntị m ụakọtụrụ gị akụkọ, chei ụwa ọ
Onye ọma mmanụ eji egbu ya
Onye ọma mmanụ eji egbu ya ọ
Ozụ shịwa ụshị na elụ ụwa, enyị ka nwụnẹ alaala ọ
Onye nwẹ mmanụ na eji apa ọ, mgbe ahụ ozụ shịwẹ ụshị
Nga akwa ahụ ọ bọrọ chị, na ọnweghị ihe eji ya emẹ ọ
Ụgelẹ m
Weyị ọ! Ụgelẹm
Mmịrị Ị'ma dịala
Mmerẹnịnị nwa mama
Mbadiwe nwa mama
Ịkechị nwa mama m
Nnamdị nwa mama aa
Mgbahụrụịke nwa mama
Ịrọ obi ka nshị ee
Alara ịbe ole ee
Ọlọọọ lọ lọ lọọọ
Gwam ihe ije ya emẹ e
Ụbannịghịrị ụnụ ahụna
Ụmụnne merẹ ọdọ nụ
Amaghị m ihe wụ esẹmọkwụ
Amaghịm ihe para ha ọnwụ
Zhị ha ihe ịjịrị bịanụ
Ị na-ma ntị m ụakaara gị
Gị chetụ ntị m ụakọtụrụ gị akụkọ
Ụbannịghịrị
Aboy nwa mama
Olee ịhie wụ esẹmọkwụ
Olee ịhịe para nụ ọnwụ
Olee ihịe wụ nụ ọnwụ
Ụmụnne merẹ ọdọ
Onye ụgwụ hị jịrị batara na ụwa
Gwa ha onye mụrụ hị nị
Zhị nị ha onye wụ nna ha ọ
Chei! Adụdụ pa ya
Ụbannịghịrị