Skip to content
Lyric
Dive
Public playlists
My playlists
Search
Sign in
Akoro
MR M & REVELATION
Popularity · Low
+
🇳🇬 Igbo · Original
0
0
YouTube
Searching YouTube...
Lyrics
Original
Translation
Bilingual
Where you dey?
Okay nah
Ije
Jesu christi nwa David, the son of God
Halloweth be thy name
I call you eribe
The river that never runs dry
Halloweth be thy name
Jesu christi nwa David the song of God oh
Halloweth be thy name
I call you eribe
The river that never runs dry oh
Halloweth be thy name
Ah ah ah ah
In the presence of Christ (presence of)
There is fullness of joy
At his right hand there are pleasures evermore
Oh oh oh oh
In the presence of Christ (presence of)
There is fullness of joy
At his right hand there are pleasures evermore
Akọro, akọrọ, akọ, akọrọ ọmara ọmara
Akọro ofeke ofebe
Jesus bụ odogwu
Jesus n'eme ihe siri ịke
Akọro, akọrọ, akọrọ, akọrọ ọmara ọmara
Akọro ofeke ofebe (eyi)
Jesus bụ odogwu (eyi)
Jesus n'eme ihe siri ịke
Agbabaram n'ime Jesus, Jesus nwere nabata moh
Owe kwu nye m n'oku, ndu m wee nwuwe enwuwe ah ah
I dey shine in the morning
I dey shine dey and night
Maka na chim bụ eribe agwuagwu
Akọro, akọrọ, akọ, akọrọ ọmara ọmara (akọrọ ofeke fe)
Akọro ofeke ofebe (akọrọ ọmara ma ah)
Jesus bụ odogwu (eh eh eh)
Jesus n'eme ihe siri ịke
Akọrọ ọmara ọmara (ele le)
Akọro ofeke ofebe (akọrọ ofeke fe)
Jesus bụ odogwu (Jesus m eh)
Jesus n'eme ihe siri ịke
Onye neme ihe siri ike?
(Jesus n'eme ihe siri ike)
Ayo oh oh, Jesus neme ihe siri ike
Onye n'eme ife sirike?
(Jesus n'eme ihe siri)
Ayo oh oh, Jesus n'eme ihe siri ike
(Eribe eribe)
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu (oh Jesus)
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu (oh Jesus)
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu (eribe eh)
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu (eribe eh)
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu (oh Jesus)
Eribe agwuagwu (Jesus ị n'eme mma)
Eribe agwuagwu (osisi n'ami ego)
Eribe agwuagwu (eribe eribe)
Eribe agwuagwu (agbakuru ezuru ịke)
Eribe agwuagwu (eribe eribe)
Eribe agwuagwu (onye m jị eje)
Eribe agwuagwu (onye m jị aga)
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu (echete obị eshie ịke)
Eribe agwuagwu (mmalite na ọgwụgwụ)
Eribe agwuagwu (eribe eribe eribe)
Eribe agwuagwu (eribe eribe eribe)
Eribe agwuagwu (Jesus m oh)
Eribe agwuagwu (Jesus m oh)
Eribe agwuagwu (Jesus asọgbuo m oh)
Eribe agwuagwu (eribe eribe eribe eribe)
Eribe agwuagwu (eribe eribe eribe eribe)
Eribe agwuagwu (eribe eribe eribe eribe)
Eribe agwuagwu (onye nwe eribe, ụwa bụ eribe)
Eribe agwuagwu (biko eribe, ụwa bụ eribe)
Eribe agwuagwu
Akọro, akọ, akọrọ ọmara ọmara
Akọro ofeke ofebe
Jesus bụ odogwu
Jesus n'eme ihe siri ịke
Akọrọ, akọrọ, akọrọ, akọrọ ọmara ọmara
Akọro ofeke ofebe
Jesus bụ odogwu
Jesus n'eme ihe siri ịke (Jesus n'eme ihe siri ịke)
(Onye n'eme ihe siri ịke?)
Jesus n'eme ihe siri ịke
Ayo oh oh, Jesus n'eme ihe siri ike
Jesus n'eme ihe siri ịke (onye n'eme ihe sịrị ike)
Ayo oh oh, Jesus n'eme ihe siri ike (onye na abata ebe m ife nile atugharị?)
Jesus n'eme ihe siri ịke (onye n'eme mmadụ odogwu?)
Ayo oh oh, Jesus n'eme ihe siri ike
(Eribe, eribe, eribe eribe)
Eribe agwuagwu (eribe, eribe, eribe)
Eribe agwuagwu (Jesus m oh)
Eribe agwuagwu (Jesus m oh)
Eribe agwuagwu (Jesus m oh)
Eribe agwuagwu (Jesus m oh)
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu (eribe eribe)
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu (Jesus m oh)
Eribe agwuagwu (Jesus m oh)
Eribe agwuagwu (orimiri atata)
Eribe agwuagwu (orimiri atụ mpku)
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu (osisi n'ami ego)
Eribe agwuagwu (akụ na ụba m agbawa go)
Eribe agwuagwu (akụ na ụba m agbawa go)
Eribe agwuagwu (akụ na ụba m agbawa go)
Eribe agwuagwu (ebutezie ka m ribe)
Eribe agwuagwu (ebutezie ka m ribe)
Eribe agwuagwu (ebutezie ka m ribe)
Eribe agwuagwu (eyi oh, oh-oh-oh)
Eribe agwuagwu (eyi oh eh-eh-eh)
Eribe agwuagwu (eyi oh, oh-oh-oh)
Eribe agwuagwu (eyi oh eh-eh-eh)
Eribe agwuagwu
Eribe agwuagwu
(Akọrọ akọrọ akọrọ)
Akọrọ ọmara ọmara
Akọrọ ofeke ofebe
Jesus bụ odogwu
Jesus n'eme ihe siri ịke (eligwe Jesus)
Akọrọ ọmara ọmara
Akọrọ ofeke
Jesus bụ odogwu
Jesus n'eme ihe siri ịke
Akọrọ ọmara ọma
Akọrọ ofeke ofe
Jesus bụ odogwu
Jesus n'eme ihe siri ike