Skip to content

Chineke Kaa

Dr Felix Ndukwe
Popularity ยท Low

YouTube

Searching YouTube...

Lyrics

ogbara nkiti okwu biri n'onu ya Igwe n'ezoro ora Gburu gburu nwoke oma ejim gi ome onu Onye ndi eze nile n'uwa n'eze nze maka ebube gi Oke mmuo Oke mmuo n'eri oke aja nwoke oma Imela Imela Onye bi n'igwe chi na emeremu nma Onye dika chinaza ekpere Obu onye yiri papa nke eligwe Eze ebube nara ekele muo ogbara nkiti okwu biri n'onu ya Chineke o bu onye dika gi Onye nwem nara ekele mo Chineke o bu onye yiri gi eze Akpoya n'ututu, oza Anyi kpoya n'abali, oza Ikpoya n'anya mmiri gi, oza Ikpoya n'ime nsogbu, oza Onye oluebube Jehovah nara ekelem mu o Onye nwe mu eriwa otito jiri bia Chim oma Chinekem ka Asim gi ka Chinekem ka Asim gi ka Chinekem ka Chinekem ka Asim gi ka Chinekem ka Asim gi ka Chinekem ka Onye Dika chim Otu aka n'egbo kpam Ije uwa dim egwu Ewe zuga Jehovah onye ga eletam Onye n'agwo nria nria Bia n'ike agwu wo dibia uwa Bia n'ike agwu wo Madu uwa Bia na ndi enyi m hapu wo m Agbala ga Onye onye ka edum ije Dibia n'agwo isi, gwo ma oria m chim Onye n'emerem mu nma mgbenile Nara ekele m jiri bia Je wom n'ugwu Je wom na ndida Aria go oria nke dibia uwa hapuru m agbala ga Ihe ike eme wom ma jehovah na putara m Ihe nkem ga si chim Chinekem ka Chinekem ka Asim gi ka Chinekem ka Asim gi ka Chinekem ka Chinekem ka Asim gi ka (ekele) Chinekem ka (ekele) Asim gi ka (ekele) Chinekem ka (ekele)