Skip to content

Ifeoma

Popularity ยท Low

YouTube

Searching YouTube...

Lyrics

Okwa agana anunu ogwu, police ewe bia Asikwam anwu na ngwo na nke bu nkwu nabia Nsi na olue ka osi elu na ndi ana ekwu na abia Eeh nabia Ngwa gwa kwa ofeke buo n' uzo na ndi ana ekwu na bia Ona abia Ana esi ibobo ngo Umu Obiligbo abia Hard man ewusigo ife anyi na achu bu owo Eeh owo Asim na hard man ewusigo ife anyi na achu bu owo Osolu fa osolo fa ifeoma ga eme na ogbo Oga eme Abatalum be Amechi Obulu laptop na aka Njuo meche nwanne m Osi na ona atu olu Mgbe anyi na agwu akwukwo Amechi ede nwulo afia Njuo meche nwanne onye iti ona atu olu Amechi nwanne m ngwulo ona agba oso Iyoo ayeeeh ndi ana ekwu na abia Ona abia Iyooo ayeeeh ifeoma ga eme na ogbo Ima mbosi nji tuba egwu ndi ana akpo Nonso Eeeh Nonso Asim ima mbosi nji tuba egwu ndi ana akpo Nonso Eeeh Nonso Ima kwa na nonso jelu congo ebe ona acho comfort Ima kwa na Nonso jelu congo ebe ona acho comfort Ifugo ife nwanyi na eme Nonso no nga na away Na Obodo congo ebe ona acho comfort Eeeh comfo Hard man ewusigo ife anyi na achu bu owo Eee owo Okwu ngwalu guy man ukwu oku Consider akpa gi Ukwu na acha gi oku Consider Akpa gi Ukwu na enwu gi oku Consider Akpa gi Nni nwa- ogala go onu Pampers- ogala go onu Papa ejima buzikwa ego Iyoo aahe ifeoma na eme n' ogbo Ijenu go ekpere na ugwu nso Asim ijenu go ekpere na ugwu nso Ebe ife di ike n' eme Ayeeh Ocho okwu kpachalu anya gi Asim ocho okwu kpachalu anya gi Maka ichota onye chi ya fulu na anya Okwa ima na ikotago Eeeh ayeeh Chukwu okike bu mpa eeh Ifem ntulu ya omaputa obie ozikwa ogbo ogwu ndi nso Eeyah eh Amaka m ife na nnewi obia otu onitsha na oga ezo Ife m fulu kam nekwu iye eh eh Oka onye egbunie onye obuna bili na udo Uwa ga abasi onye obuna Ozikwa uwa chukwu Ilo uno ajoka ilo onyi na odi njo Okwa omelu m malu na anyinwa akaligo egwu Iiyoo ayeh Onye mgbu chekwa na Obodo oyibo bu ebe ana awota ego Inolu Nigeria onye obuna edebe ilu Mgbe afu ino naija fa eme be onye kene sunny Ma mgbe fa ji fu picture gi ebe ino na Obodo oyibo Onye obuna asa ba ilu Ututu odelu gi ife Efifie ojuo gi my guy iri gokwa nri Iiyoo ayeh Ifeoma na eme no ogbo Ona eme