Skip to content

Oriental Special

Popularity ยท Low

YouTube

Searching YouTube...

Lyrics

Orientals... (Kwenu) kwezuo nu owu onyeee owu umu oriental orientals mmere olee Umu oriental anyi mere olee anyi mere olee Enweghi ihe anyi mere ya enweghi ihe anyi mere ya n'uwa ihe ri ihe Mere onyeahu aka ji akii ya ogwu owu nwanyi maka di ya n'uzo e Ebelebe gbuola n'uwa nee chie di ya enwere ya lawa agamevu arikwa nma E mazi James azuwike onye oga diri nma onye ga ebi ndu ogologo ma Ayowa olisa onye we anyi ya du ba gi o Umu Nathaniel ejiogu owerri Ebela akwa anyi efuolaa obiara uwa bi ile anya anya onye biara n'uwa Obiara ile anya owu ihe onye mere n'uwa ka oji ala mmuo ihe onye ruru N'uwa ka chi ji akwu ya ugwo ya o onye mee nma n'uwa ka odili oo Onye mee njo n'uwa ka odili oo ome Nma n'uwa eyii ee ome njo n'uwa oyee Umu ibe mmere olee a mmere olee (anyi mere ole) umu Nathaniel Ejiogu e natty nnem Nathaniel ejiogu lee owerri ebela umu owerri Etiela nu o Sach ebeela nu oo Aquila ebeelaa. ...(continuous beat and acknowledgement) Nwanyi maka di ya n'uzo ebelebe gbuola n'uzo Nde chie di ya enwere ya lama egwu anyi dili yaa Ori mgba chi nyere a ya ka nma n'uwa o Enweghi ihe mmere oo (Mmere olee) ndi ibem mmere ole mmere olee ndi ibem mmere Olee mmere olee yi o nwannem mmere olee yi o managing director Dan Sach nwannem chizoba anyi n'elu uwa enweghi ihe anyi n'eme Anyi loro uwa I buru ishi ohu nga ala noro ruo Ihe mbo anyi รฑuru wu uba shi nne gbala ga nu o a nna m abiamana nu o Ihe nu mbo anyi รฑuru wu o shi nna gbala ga nu o a nne m abiam na Ala nga nwanyi nwe onu di ya ala ngahu alafuo la o Enweghi ihe mmere oo Anyi mmere olee Ndi ibe anyi mmere olee Anyi mmere olee Sach mmere ole nu eeh Mmere olee yi oo Aquila anyi mmere olee ahh Mmere olee Kabaka mmere ole n'uwa ehh Anyi Mmere olee Si ha anyi mmere olee ooo Mmere olee yi ooo Owerri mmere oleeee Umu ibe anyi mere olee Anyi mere olee Umu ibe anyi mere olee nu ehh Anyi mere olee Umu ibe onye enweghi ihe anyi mere ya Sha enwe ihe mere onye ahu aka ji akii ya ogwu Nwanyi maka di ya n'uzo yie Ebelebe egbuola n'uzo ihe che di ya Enwere ya lawa Mmere olee mmere olee yi ooo Till fade