Ndi Imi
yagaa
Popularity ยท Low
YouTube
Searching YouTube...
Lyrics
( Kam na-agwa gi )
(Imakwa ... )
Ndi imi a ruchalu mmanu Ato
Oburo by mouth
Obukwa ife onu ga Ako
Ha chokwa ilesi m Akpo
Abum One with God Onye chorom ya ga Afu
Abum One with God Onye chorom ya ga Ato
BOYS OYE ( OYE !)
KEE YOUR WAY ( Kee Your Way )
Okwa Onye Butelu Ike ka anafukwa Ihu ya nโogbe
BOYS OYE ( OYE !)
KEE YOUR WAY ( Kee Your Way )
Okwa Onye Butelu Ike ka anafukwa Ihu ya nโogbe ( OGBE)!!!
Men On The Bag
While You Are Still Chasing Clout
You Looseguard The Bag
Now Your Matter Don Cast
Ndi Obi Akpo!
Now They Forming Brothers
Olu ha Akugo...
Mua Kwechiri Ka Agama!
Ndi iwe do na Obi AMU di Na Eze
Mana fa chefuru nโokwa Chi Ne Eke
WHATโs The Way??? ( Whatโs The Way )
Okwa Ikoo My Way ( Okwa Ikoo My Way )
SEE...
Okirikiri Ka Anagba Ukwu Ose ( kam na agwagi gi )
Adighi Ari Ya Enu
Jesos Nwuru Anyi Nโ enu Obe ( Imakawa Imakwa )
Adighi Ama Ya Enu
Kee Ihe Nโ Eme ?
Ina Form Oku Nโ Elele
Men ga Agbanye gi Film
Kiwe Kwete Nโ Ona Eme
And ฤฏma nโ mmeme ga Eme ( Imakwa Imakwa )
Way and Afia Oma Ga Ele
Asina Ifeoma Ekweghi Ekwe
Idi anu Nti Adiro Eme ya Eme
Nne Kee Your Way ?
Ndi imi a ruchalu mmanu Ato
Oburo by mouth
Obukwa ife onu ga Ako
Ha chokwa ilesi m Akpo
Abum One with God Onye chorom ya ga Afu
Abum One with God Onye chorom ya ga Ato
BOYS OYE ( OYE !)
KEE YOUR WAY ( Kee Your Way )
Okwa Onye Butelu Ike ka anafukwa Ihu ya nโogbe
BOYS OYE ( OYE !)
KEE YOUR WAY ( Kee Your Way )
Okwa Onye Butelu Ike ka anafukwa Ihu ya nโogbe ( OGBE)!!!