Skip to content

Levels Pro Max

Flavour
Popularity · Low

YouTube

Searching YouTube...

Lyrics

Ibe(ibe) Ibe(sèsèsèsèè) Ibe Ibe Hey(sèsèsèsèè) Ibe Į makwa ònye ị wụ?(kwé kwé kwé kwé) Į makwa ònye ị wụ?(kwé kwé kwé kwé) I makwa ònye ị wụ?(kwé kwééé kwé) Į makwa ònye ị wụ?(sèsèsèsèè) Nwoke na-apu okụ(sèsèsèsèè) Nwa n'ebe ébé(ibe) Nwoke oma osiso(n'a wa nọmọ nọmọ) Nya na nwa oma osiso Na we dey,na we dey,na we dey here Na we dey,na we dey,na we dey here Į sị kà ọ bụ lu,ọ bulu ya,na we dey here Mens kwusi nnukwu ike,na we dey here(ahee) I fugodi convoy ànyi ji we bata obodo i n'olu ofuma I nwe kwaa nụ choice(ahee) I fugodi package ànyi ji we bata obodo ibelu ebelu Security confirm I ma ná udo ná achị nụ Į ma ná mens bata obodo ànyi ka fa n'enene I ma ná nde nde edee I ma ná mmemme emewe Abobi nwèrè omuma eji eri ego Agu ji égbè Į makwa ònye i wụ?(sèsèsèsèè) Ibe Ibe Nwoke na-apu oku Factory fitted, full option, double silencer Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, įke na ebube muọ nsọ Áká ànyị buzi nchawa nchawa, uda égbè ndi nso Į makwa ònye i wụ?