Skip to content

Aga M Eje N'altar

Sir Jude Nnam
Popularity ยท Low

YouTube

Searching YouTube...

Lyrics

Aga m eje nara ahu Kristi Aga m eje n'altar nara ahu Kristi Ahu Dinwenu Jesu Kristi n'i nenye ndu o Ahu Dinwenu, Jesu Kristi n'i di uto Nri Oma! K'anyi jee n'altar, nara ahu Kristi rie (Nri Oma) Jee, n'agam anara ahu Krisiti rie (Nri Oma) Je--su--mo-- (Nri Oma) Kri--sti n'idi uto Nri Oma! Kristi kwuru si, abum achicha ndu Abum achicha ndu Nke si n'eligwe bia n'uwa Onye obula riri yabu achicha g'enwe ndu ebighebi Onye obula riri yabu achicha g'adi ndu okpu, Nri oma Kristi n'akpom oku n'agam azaa Aga m eje nara ahu Kristi Aga m eje n'altar nara ahu Kristi Ahu Dinwenu Jesu Kristi n'i nenye ndu o Ahu Dinwenu, Jesu Kristi n'i di uto Nri Oma! K'anyi jee n'altar, nara ahu Kristi rie (Nri Oma) Jee, n'agam anara ahu Krisiti rie (Nri Oma) Je--su--mo-- (Nri Oma) Kri--sti n'idi uto Nri Oma! Dinwenu kwuru si, "abum ndu Abum mbilite n'onwu, abum ndu Onye obula kwere na mu, ogaghi anwu anwu Oburu n'onwuru anwu, o g'adi ndu ozo, Nri oma Kristi n'akpom oku n'agam azaa Aga m eje nara ahu Kristi Aga m eje n'altar nara ahu Kristi Ahu Dinwenu Jesu Kristi n'i nenye ndu o Ahu Dinwenu, Jesu Kristi n'i di uto Nri Oma! K'anyi jee n'altar, nara ahu Kristi rie (Nri Oma) Jee, n'agam anara ahu Krisiti rie (Nri Oma) Je--su--mo-- (Nri Oma) Kri--sti n'idi uto Nri Oma! O buru na unu eriri ahu mo O buru na unu anughi obara mo Unu a m'enwenata ndu n'ime unu Okwu Jesu, achicha n'enye ndu, Nri oma Kristi n'akpom oku n'agam azaa Aga m eje nara ahu Kristi Aga m eje n'altar wee nara ahu Kristi Ahu Dinwenu Jesu Kristi n'i nenye ndu o Ahu Dinwenu, Jesu Kristi n'i di uto Nri Oma! Aga m eje nara ahu Kristi Aga m eje n'altar wee nara ahu Kristi Ahu Dinwenu Jesu Kristi n'i nenye ndu o Ahu Dinwenu, Jesu Kristi n'i di uto Nri Oma!