Skip to content

Eze Mmuo (KING OF THE SPIRITS)

Sis. Chinyere Udoma
Popularity ยท Low

YouTube

Searching YouTube...

Lyrics

Eze Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya The King that all Kings hide under His Coverage แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne Eze Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya The King that all Kings hide under His Coverage แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne N'elu-igwe, N'elu uwa In heaven, on earth Chi Ukwu nani gi bu okaka Great God, only you are sovereign แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne N'elu-igwe, N'elu uwa Chiukwu nani gi bu okaka แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne I loro ihe loro enyi Nkpuru รฒdum n'onu na-turu ugรฒ laa You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth And won victoriously แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne I loro ihe loro enyi Nkpuru รฒdum n'onu na-turu ugรฒ laa You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth And won victoriously แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne Ibu Oke Mmuo The Great Spirit Mmแปฅแป ndแป‹ a na-atแปฅ egwu na-atแปฅ egwu gแป‹ Spirits that are feared dread and fear you แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne Ibu Oke Mmuo You the Great Spirit Mmuo ndแป‹ a na-atแปฅ egwu na-atแปฅ egwu gแป‹ Spirits that are feared dread and fear you แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne Ha na-egbu achara, ma na gi bแปฅ oke achara na-eto o You are the great iroko tree that cannot be burnt down แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne Ha na-egbu achara, ma na gi bแปฅ oke achara na-eto o You are the great iroko tree that cannot be burnt down แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne Eze Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya The King that all Kings hide under His Coverage แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne Eze Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya The King that all Kings hide under His Coverage แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne Heaven and Earth Adore You The immortals bow before You, แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne Cherubim and seraphim bow before You 24 Elders worship at your feet แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne Heaven and Earth Adore You The immortals bow before You, แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne Cherubim and seraphim bow before You 24 Elders worship at your feet แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne Eze Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya The King that all Kings hide under His Coverage แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne Eze Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya The King that all Kings hide under His Coverage แปŒ dighi onye gi na ya n'achi-eze There is no one who rules with you on the throne