Skip to content
Lyric
Dive
Public playlists
My playlists
Search
Sign in
ỌGWỤ EGO
Aguero Banks
Popularity · Low
+
🇳🇬 Igbo · Original
0
0
Listen
YouTube
1
2
3
0:00 / 0:00
Loading YouTube player...
Lyrics offset
Synced
Lyrics
Original
Translation
Bilingual
Jah
Onye anwụlụ
Every where e don cast
Nzọgbu nzọgbu dikwa na the jungle
Mount your guard
Else ị nọ na-ezigbo trouble
Only by believe and my hustle
Na mga achụtakwa ịfe
Antelope don wise as a shooter i no suppose to dey fumble
Any opportunity mfụrụ na the jungle
If you loose guard, mgbada fumble
Ịma natanwu ịfe
So I go kechiri
Till mbute bag na-atụ ụjọ
Make them they ask
Nama agworu ọgwụ ego?
Lifestyle sugar sugar
Lifestyle na atụtọ
Gbọba ụbọọọọọọọ
It's a matter of time
Nwa nọ ga azụ
Onye makwanụ mbọsị ọgabụ
Iga atụ, ya bụ ọrụ
When It's time, mpa na-ịga akụ
And Ịbụrụ my man
Mpa na-anyị ga arụ
Onye makwanụ mbọsị ọgabụ
Iga atụ, ya bụ ọrụ
When It's time mpa na-anyị ga aru
Agidi white don red
Mpa Iche na ọ flex?
Iche na ọ flex, na men ka nọ n'debts?
Ima afuwu the vision even from my lens
Ima ghọta the mission until ibilia naa my ends
Enwee ụdị ihe mga agwa gị for you, oma make sense
Ọ mgwa gị the reason ma ejịrọ make friends
Oka mbia Kọba asịlị, ebe ma erube my peak
Same nkwesi ịjị na e make bread
Ọbu na e notice for sometime e postubedịm
Adim locked in and grinding e jonsubedim
Eweem like 5 CC e loadibedim
Enwem ọrụ nọ na-site and e hostubedim
Ọ na-boil na my heart deep I dey rage
Onwee ụdi ihe me ekwesirọ ị na-ekwuzi na my age, mtcheeww
If I loose guard I go fade
So I'm gonna grind till I'm paid
So I go kechiri
Till mbute bag na-atụ ụjọ
Make them they ask
Nama agworu ọgwụ ego?
Lifestyle sugar sugar
Lifestyle na atụtọ
Gbọba ụbọọọọọọọ
It's a matter of time
Nwa nọ ga azụ
Onye makwanụ mbọsị ọgabụ
Iga atụ, ya bụ ọrụ
When It's time, mpa na-ịga akụ
And Ịbụrụ my man
Mpa na-anyị ga arụ
Onye makwanụ mbọsị ọgabụ
Iga atụ, ya bụ ọrụ
When It's time mpa na-anyị ga aru
Empire