Skip to content

A Chake Gom

Prince Chijioke Mbanefo
Popularity ยท Low

Listen

YouTube

0:00 / 0:00
Loading YouTube player...
Lyrics offset
Synced

Lyrics

Nee nu mu oh Na a no m n'egwu oh. Ife m n'alu o na odoru mu Anya nu Ukwa n'aka n'ederu n'aru nu O wee chabazie ocha nke o chaforo na gbo gbo nu oh. Mmiri ukwana ji saa aru n'elu Uwa, NA ya ka Ugo ji fie iru nu oh. MA ya e mela Ugo enwu n'ocha nu. Maka Chi kere Ugo kere Ugo n'ocha nu. A ma ka mmili agbogazi n'elu Uwa nu Akiki ya di ya n'aru nu oh A ma ka efi adarou n'elu uwa Ije Ogaranya na o di ya n'ukwu nu oh Ife Ugo ji buru Eze nnunu nu Ka chijioke ji buru Eze egwu na Nigeria nu Ugo Chara acha e nwero nu ochuchu nu Maka na Ugo gbuzuo n'elu Uwa na o ga a Chake nu. Achake go nu mu oh Achake go nu m Na Ugo Chara acha e nwero nu ochuchu. Achake go nu mu Chijioke nwa onye atani Achake go nu Achake go nu m Odogwu Uwa mu nu Ife m ji Chake nee nu ya n'obu egwu n'elu uwa Achake go nu mu n'elu Uwa mu nu oh Achake go nu m Achake go nu mu n'elu Uwa m nu oh. Achake go nu mu oh Chijioke nwa onye Atani Achake go. Ife m ji si na Chijioke Achake go nu A ma ka efi adarou n'elu uwa Ije Ogaranya na o di ya n'ukwu nu oh Oge m n'ebido egwu mu ufodi n'amu mu amu n'elu Uwa. Ufodi Che na Chijioke ga a wu n'egwu nu. Mana Egwu oh ka m ji di ndu n'elu uwa Egwu ka eji malu Chijioke n'uwa niile nu. Maka gini, Ife nwere ndi nwe ya n'elu uwa A daghi azo Eze azo. Egwu oh ka eji malu obodo mu oh. Ife Ugo ji buru Eze nnunu n'elu uwa Ka chijioke ji buru Eze egwu na Nigeria nu Ugo Chara acha e nwero nu ochuchu nu Chijioke nwa onye atani Achake go nu Eji m egwu jee olu n'elu Uwa. Egwu ka m ji ji Igbo n'elu Uwa mu nu oh Egwu mu agago Uwa nille nu Egwu mu e jego America nwee nata nu oh Egwu mu e jego Londonu nata, Egwu mu ejego akuku Uwa nwee natazie nu Maka gini Ugo gbuzuo n'elu Uwa na o ga achake Achake go nu mu Chijioke nwa onye Atani Achake go. A ma ka mmili agbogazi n'elu Uwa nu Akiki ya di ya n'aru nu oh A ma ka efi adarou Ije Ogaranya na o di ya n'ukwu nu oh Ife so mu n'azu na fa Achake go nu. Ojeli