Skip to content

Deliver me

Rord kelly
Popularity ยท Low

Listen

YouTube

0:00 / 0:00
Loading YouTube player...
Lyrics offset
Synced

Lyrics

Rord Kelly the bad Kelly the bad man Onwero Hmm Wfss Adiro mu mma chaa chaa chaa chaa chaa Ona adi abu m nokata sometimes o di mu ka mna efe efe Mkpoo Jacinta gwa ya mumsy odi ka mu aghobago ogbanje So many activities mu na agba agba Muwa na eche eche I no fit become dancer too Obulo so mu ga na aku ete ete M na eme illegal Sometimes onwero olu bia ka ayi luo Nwa mmadu em egbu a nwa mmuo Mburu egbe chugharibagi na nlo Ichoo English msuo So, no dey migirimo Ndi politicians na akpa ajo Ike M kwuo okwu asi ka m nwuo Mmm Ana m ayo Ife kere uwa to Come and deliver me And, mmuo na achu depression to Come and deliver me Kporo m gaba nke oti mgbodomgbo to Come and deliver me Maka na okpuru gbara kpuo alusi kodo Come and deliver me Mmm Ana m ayo Ife kere uwa to Come and deliver me And, mmuo na achu depression to Come and deliver me Kporo m gaba nke oti mgbodomgbo to Come and deliver me Maka na okpuru gbara kpuo alusi kodo Come and deliver me I'm already a millionaire Soon I will be a billionaire Mu na Ife kere uwa akpago nkata Osi mu na o dere ya ede Ife chere m bu igbaba mbo Nke ya bu ka afia mu na ele Obele nwa akwogo aka ofolo ka osoro ogaranya rie Hustle kwechiri m kwechiri Mbute ike di ka utaba ibia ikechiri Ubo m na akpo okwa ima na o ubo ebiri Ichokwa akpo my cartels elesi gi Ebe msi abia bu Coal City Erie gi awaa no pity Ndi ilo na eme na nkiti Adiro m soft ka agidi Mmm Ana m ayo Ife kere uwa to Come and deliver me And, mmuo na achu depression to Come and deliver me Kporo m gaba nke oti mgbodomgbo to Come and deliver me Maka na okpuru gbara kpuo alusi kodo Come and deliver me Mmm Ana m ayo Ife kere uwa to Come and deliver me And, mmuo na achu depression to Come and deliver me Kporo m gaba nke oti mgbodomgbo to Come and deliver me Maka na okpuru gbara kpuo alusi kodo Come and deliver me