Skip to content
Lyric
Dive
Public playlists
My playlists
Search
Sign in
Insomnia
nuno zigi
Popularity · Low
+
Original
0
0
Listen
YouTube
1
2
3
0:00 / 0:00
Loading YouTube player...
Lyrics offset
Synced
Lyrics
Original
Translation
Bilingual
Eeh eeh eehhh
Kee ihe n'eme
Kee ihe n'eme
Onwero Onye choo ikwu ya naa so ka munwa kwuo ya
These days na ima what's up bu na igelu egwu Zigi
The flow cold ka ebe ezigbote oyi di
Kama igba owo n'iru mbulu kante m kwechili etiti
Dying minute okwa Liverpool achobago origi
Abum slave to success di happily busy
Onwero ka owu salu gi ka street nwebelu gi pity
Ya kam ji wee debe effizy si Onitsha gbagoo gidi
N'egidi n'e push my p ka afa m obu diddy
Esim Unizik puo ma youth service koo
Jide onwem accountable daily n'e demand more
Bido ilo nlo ibi na mars kam wee bili above the law
Mga aza the call mana Onye nwe olu welu aka ya kpoo
Achoom at the end of the day kam di proud that I did it for me
Yea I did it for me
Mga adi proud that I did it for me
Adim deaf to the noise ka ebe ndi ogbi balu mba
Di familiar with the terrain ka ebe warder jelu nga
Ka n'emekwa ndi ilo thirty ka ihe theodore melu Aba
Mileage nwoke ejugo kilometer agbalu agba
Adim grateful to God maka Ihe ndi omelu eme
Ma n'ekene ya maka ihe ndi di n'iru ndi oka ga eme
Oga eme ka Africans ghota na ancestor ha aburo demon
Ebe nke ndi Ocha bu saint ihe nkea oo ihe emelu eme
Halloween adigo cool mana iti mmanwu bu njo
Homo na lez di cool ebe polygamy bu njo
Ancestral curse o n'esokwa ndi ocha melu alu
Ka o just lamba pastor n'apia member ma ofiaba aru
Onye melu nna gi slave n'egosi gi uzo heaven
Four days make a week agwa anyi na o seven
Oputaa na eluigwe adiro for ndi omenaani na alakuba
Question your faith asi na idapuba
Bunye anyi bible na olive oil bulu crude waa
Ochichi eluo ha support ba ndi arewa
One nine six seven ha esolu ndi ilo kwulu
Ha n'eliko n'ofu efele onye kulu ibe ya ekulu
Mbosi Igbo ga enwe insomnia kwusi ilalu ula
Bido ita ha uta
Ka ndi ocha ga akwusi itinye anya
N'ife gbasara anyi
Ka ndi ocha ga akwusi imanye aka na Ife jikolu anyi
Ka ndi ocha ga akwusi iluka anyi yeah
They're not here to save us they're just here to rip us
Mana o ma n work in the name of Jesus
Kee Ihe n'eme
Kee ihe n'eme
Obudi onye ga azo anyi
Zigi