Cash Out
Senior Maintain
Popularity · Low
Listen
YouTube
0:00 / 0:00
Loading YouTube player...
Lyrics offset
Synced
Lyrics
Master
Alukuluku ye
Shegheyege
Yhege
Alukuluku ye
Kelebebeshumbashu
Shegheyege
Yhege
Ashawo don vex she dey drop quote oo
Instead of losing we go cash out oo
After one mouth o we dey lock up oo
Senior maintain na Ijele nwamama
Mfemfe na-efe
Ife ọhụ na-asọ
Anyị nọ n'iro
Kapende dikwenu o, Kapende dikwenu o
Mfemfe na-efe
Ife ọhụ na-asọ
Anyị nọ n'iro
Kapende dikwenu o, Kapende dikwenu o
Ọ di'efe arụ, ofieba arụ
I nọrọ na mood, nabakwa azụ
Ọbụrọkwa oruo ka a kwụrụ akwụ
I meberu m nke imakwa ndị anyị bụ
Ebe ukwu juru iro
Gịnị ga-emezi si akwana iko
Ijele si ihe ọhụ na-asọ
Ihe ọhụ na-asọ k'anyi jiri tọ n'iro
247 ahụ na-akwụ m ọtọ
Nwoke nọkwa ọfụma ọbụrọ akụkọ
Ànyị kpaa azụ anyị na-akpakwazi ọzọ
Nwa ego abụrọ problem ọsiisọ
Imachakwa, anyị ka nọkwa
I ga akwụwukwọ ọtọ nalụ tatata
Gwọọ gị ka abacha
Anyị tiga alaba
Si Enugu baa owerre nabakwa onitsha
Ndị Ma
Mfemfe na-efe
Ife ọhụ na-asọ
Anyị nọ n'iro
Kapende dikwenuo o, Kapende dikwenu o
Mfemfe na-efe
Ife ọhụ na-asọ
Anyị nọ n'iro
Kapende dikwenu o, Kapende dikwenu o
So mi so
Mee mụ ya k'ọsọọ m ụsọ
Kelebebeshumbashu
Your face show your shoe shine oo
I na-awa anya
Nwere ihe bute here na ịd'agba ara
Id'agba ara
Adịghị m ahọ ada
Onye gị na ya ji ya here bụ baba nra
A ka na-ekwu n'ibu ya ị na-ama mma
Ife nji egbu ọchụ bụ na mbewe nwa
I ga anọ nchọwa ncha
Nwa ị chọọ Vaseline ị gwa m, ka mụwa rụnye aka
You go feel me soonest
M ga awụ gị the latest
Ọ si n'ọmarọkwa na m dị good, ebe ị nọkwa m
na aṅụ Guinness (no time ahaaa)
Ashawo don vex she dey drop quote oo
Instead of losing we go cash out oo
After one mouth o we dey lock up oo
Senior maintain na Ijele nwamama
Mfemfe na-efe
Ife ọhụ na-asọ
Anyị nọ n'iro
Kapende dikwenu o, Kapende dikwenu o
Mfemfe na-efe
Ife ọhụ na-asọ
Anyị nọ n'iro
Kapende dikwenu o, Kapende dikwenu o
Mfemfe na-efe
Ife ọhụ na-asọ
Anyị nọ n'iro
Kapende dikwenu o, Kapende dikwenu o
Mfemfe na-efe
Ife ọhụ na-asọ
Anyị nọ n'iro
Kapende dikwenu o, Kapende dikwenu o
This is the end of Amampiano ladies and Gentlemen