Skip to content
Lyric
Dive
Public playlists
My playlists
Search
Sign in
Out the Mud
Jeriq
Popularity · Low
+
🇳🇬 Igbo · Original
0
0
Listen
YouTube
1
2
3
0:00 / 0:00
Loading YouTube player...
Lyrics offset
Synced
Lyrics
Original
Translation
Bilingual
Ogbe eeh (can your grandfather do this?)
My only mandate is win or win
Abụrọm onye army mana nwanne
Alụgom military biz
Imalụ ka osị adị
Two things mna achọ bụ cheese and Ps
Ọbala na agbam
Mana mma kwụsị till I fulfill my dreams
My only mandate is win or win
Abụrọm onye army mana nwanne
Alugom military biz
Imalụ ka osi adị
Two things m nachọ bụ cheese and Ps
Ọbala na agba m
Mana mma kwụsi till I fulfill my dreams
I don see things I cant unsee (ah ah ahn)
The aim to make it out the mud
Ndi mmadụ emegom iwa
I dunno who to trust
Ndọlị ndọlị till I get enough
Mna emekwa omenala and I believe in God
The aim to make it out the mud
Ndi mmadụ emegom iwa
I dunno who to trust
Ndọlị ndọlị till I get enough
Mna emekwa omenala and I believe in God
Ehh
Echị dị ịme
Gaba na-ịru, echị dị ịme
Echị dị ịme
Dị ịme
Kedụ ebe mga ebịdo
Ọkọtọ akarịa, mpa na alụ emego (imakwa)
Ụwa mgbede ka mma
Jụọ ese Sir Mike Ejeagha akụbago
Fighting demons ka ndị mgba
Hunting chedddars ka ndị nta
Diọkpa middle man abụlọ the plug
Ndi oga adịlọ agbakwa ọsọ afịa
I give no word to ndị ekwulekwu (chai)
I drive and fly akwa Chinedu
Transacting, foreign and local
I rise and shine, akpam julu eju (Ah ah ahn)
Home basem jọlụ ezigbo njọ
Dreaming big Joseph ọrọ nlọ
Olu ndị amọsu, back to sender
Last man standing, no challenger (ah ah ahn)
The aim to make it out the mud
Ndi mmadụ emegom iwa
I dunno who to trust
Ndọlị ndọlị till I get enough
Mna emekwa omenala and I believe in God
The aim to make it out the mud
Ndi mmadụ emegom iwa
I dunno know who to trust
Ndọlị ndọlị till I get enough
Mna emekwa omenala and I believe in God
Ehh
Echị dị ịme
Gaba na-ịru, echị dị ịme
Echị dị ịme
Dị ịme
Can your grandfather do this?